Browse Lyrics A-Z
A | B | C | D | E | F | G | H | I | J | K | L | M | N | O | P | Q | R | S | T | U | V | W | X | Y | Z


Download Audio Now!

Aka Jehovah (The arm of the Lord) Lyrics by Gabriel Eziashi


 (Sung in Igbo)


Refrain:

Aka Aka Ya (The arm of the Lord)

Aka Jehovah na’eme mma (The arm of the Lord does great things)

Olu ebube ya (The display of His splendor)

Nke na eruari na’ebem no (I see all around me)

Isi iyi nke ndu (The stream of life)

Nke na dighi ata’ta (That never runs dry)

Aka aka ya (The arm of the Lord)

Aka Jehovah na’eme mma (The arm of His strength does great things)


Daddy mu, (Father,)

Onye na-eme mma etu i si eme m? (Who favors me like You?)

Ngi bu chi mu (You are my God)

Aka aka ya (The arm of the Lord)

Aka Jehovah na’eme mma (The arm of His strength does great things)


Onye ukwu, Onye isi (The Magnificent, The Principle)

Daddy na-akwa uzo (Father who paves the way)

Ekele dili aha gi (Thanks be unto Your Name)

Aka aka ya (The arm of the Lord)

Aka Jehovah na’eme mma (The arm of His strength does great things)


Aka na-akpu nwa (The Potter’s hand)

Aka na-enye ndu (The Author of Life)

Daddy na-eme mma, lo… (Father who does great things)

Aka aka ya (The arm of the Lord)

Aka Jehovah na’eme mma (The arm of His strength does great things)


Onye nwe m, Onye nwe m, Onye nwe m (My Lord)

Jehovah mu (My Lord)


(Refrain)

Related Lyrics

Disclaimer: All The mp3 Lyrics, Hymn, Poem & Anthem on Wikilyrics are submited by various people and they have right on the contents they submited, all the Contents on our database is for educational purposes only and are made available for free download.